Amakye Dede
Ọdịdị
Amakye Dede
[dezie]Dan Amakye Dede (amuru 5 Jenuarị 1958) bu onye egwu Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị omenkà dị elu nke Ghana nke a na-akpọkarị "Iron Boy", "the high-life maestro" na "Abrantie" (Bekee: Gentleman). Amakye Dede mụrụ na Agogo, Asante Akim. Ọ gara Agogo Roman School.
Ihe ndi okwuru
[dezie]- Nwanyi mara mma nah bad oooo. Ha anaghị ekwu eziokwu.
- N'elu ugwu, N'okpuru ndagwurugwu, A na-abụ gị abụ a naanị ka nwa m laghachi, a na m atụ uche gị.