Alyssa Milano
Ọdịdị

Alyssa Jayne Milano (Amụrụ na 19 December 1972) bụ ome ihe nkiri sị Amerika,onye nkwuchite ọnụ,onye mmepụta ihe na onye n'agụbu egwu.Onye amaara nke ọma maka ọrụ ya na Mistresses'tinyere ndị ọzọ.
Ihe ndị Okwuru
[dezie]- Ụwa nwere ihe ịta ahụhụ dị ukwuu n'ime nhọrọ ibụ onye n'anaghị ata anụ nke bụ otu bu ihe aga eji belata ntaramahụhụ a kwa ụbọchị.
- Ajụjụ ọnụ yana peta2, dị ka ekwuru na "Chrissie Hynde to NYC: No More Violence at Ground Zero" by PETA (13 October 2008).
- E kwenyerem ka anyị tinye obi anyị na nlebanya ebe ihe ekere eke dị ndụ nọ bụ ihe anyị na ya nwe ụwa. … [ anụmanụ nyem ntunye ọnụ n'ime ụwa nke dị iche na nke anyị,mana ibe ọ bụla nwere nkọwapụta. …E nweghịm ike ikowacha ihe ndụ kaara adịka ya ọ bụrụ na enweghị anụmanụ. Ha n'eweterem obi aṅụrị ,udo na uche dị jụụ̀.
External links
[dezie]Ụdakọ gasị:
- Ndị na-akwado ikike mmadụ
- Ndị inyom si United States
- Ndị na-eme ihe ike si United States
- Ụmụ nwanyị na-eme ihe ike
- Ụmụ nwanyị na-eme ihe nkiri si United States
- Ndị na-abụ abụ si United States
- Ụmụ nwanyị na-abụ abụ
- Ọmụmụ 1972
- Ndị dị ndụ
- Ndị si New York City
- Ndị na-emepụta ihe onyonyo
- Ndị na-emepụta ihe si United States
- Ndị ọrụ onyonyo
- Ụmụ nwanyị na-ede akwụkwọ
- Ndị anaghị eri anụ
