Alvera Mukabaramba

O sị Wikiquote
Alvera Mukabaramba
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịRwanda Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya9 Maachị 1960 Dezie
Ebe ọmụmụRwanda Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, pediatrician Dezie
ebe agụmakwụkwọFirst Pavlov State Medical University Dezie
Ebe obibiKigali Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1999 Dezie

Alvera Mukabaramba

(amụrụ Maachị 1, 1962) bụ onye dibia bekee na onye ndọrọndọrọ ọchịchị na mba Rwanda, onye bụbu onye minista na-ahụ maka ọchịchị obodo na-ahụ maka mmekọrịta ọha na eze na Cabinet nke Rwanda, kemgbe abalị iri n'ọnwa Oktoba afọ 2011.

Okwu Ndị O kwuru[dezie]

  • Anyị ga-ewepụrịrị ajọ omume ndị a na obodo anyị mana ka anyị wee nweta nke ahụ, anyị na òtù ndị ọzọ na ụlọ ọrụ ndị ọzọ o metụtara.
  • Okwu ọbụla gbasara ọgụ ime ụlọ ọbụla kpatara ọnwụ na-amalite site na nghọtahie nke enwere ike ijikwanwu ma ọ bụrụ na ndị mmadụ mèrè mkpesa maka ya n'oge. I kwesịrị ịpụ apụ gaa mee ka ndị mmadụ soro gị n'ọrụ site n'ikerịta ozi nye gị gbasara mmegbu na esemokwu na-eme n'ụlọ.

Njikọ Mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: