Aloisea Inyumba

O sị Wikiquote
Aloisea Inyumba
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịRwanda, Uganda Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Disemba 1964 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya6 Disemba 2012 Dezie
Dị/nwunyeRichard Masozera Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
ebe agụmakwụkwọMakerere University Dezie

Aloisea Inyumba (amụrụ n'abalị iri abụo na asatọ nke ọnwa Disemba afọ 1964 – nwụọ n'abalị isii nke ọnwa Disemba afọ 2012) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị mba Rwanda, bụ onye Mịnịsta na-ahụ maka ịbụ nwoke maọbu nwanyi nakwa nkwalite ezinụlọ nke mba ahụ, nakwa dịka odeakwụkwọ ukwu nke National Unity and Reconciliation Commission.

Okwu Ndị O kwuru[dezie]

  • Aloisea Inyumba kwuru na ụmụ nwanyị nọ na ndịda ndịda bụ ike ekwo aba. Ha kwesịrị ịdị ike, anyị kwesịkwara ige ha ntị. Anyị nọbu ebe ahụ n'otu mgbe.
  • *Aloisea Inyumba kwuru na n'ime ọtụtụ esemokwu, ụmụ nwanyị na-emerụ ahụ maọbu ata ahụhụ̀ ya karịchaa, ya bụ na ụmụ nwanyị ghọtara nke ọma mkpa udo dị.
  • *Aloisea Inyumba kwuru na onweghị ka ị ga-esi kwuo maka mmepe, maka mgbanwe nke ọha mmadụ, ọ gwụla ma ometụtara akụkụ kacha ukwuu n'ime ọnụ ọgụ ndị gi na ha bi.