Allisyn Ashley Arm
Ọdịdị
Allisyn Ashley Arm
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| Aha ọmụmụ | Allisyn Ashley Arm |
| aha enyere | Allisyn, Ashley |
| aha ezinụlọ ya | Snyder, Arm |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Eprel 1996 |
| Ebe ọmụmụ | Glendale |
| Dị/nwunye | Dylan Riley Synder |
| Ikwu | Travis Kalanick |
| Asụsụ obodo | English |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Asụsụ ọ na-ede | English |
| Ebe obibi | Los Angeles |
| oge ọrụ ya (mmalite) | 1998 |
| ngwa egwu | olu egwụ |
| webụsaịtị | https://www.allisynsnyder.com/ |
Allison Ashley Arm (amụrụ n'abalị iri abụo na ise nke ọnwa Aprel afọ 1996) bụ onye na-emepụta ihe nkiri nke mba Amerika, onye odee, onye na-ese ihe nakwa onye ntụziaka.
Okwu Ndị O kwuru=
[dezie]- Ị ga-enwerịrị ndị na-akwado ya n'ihi na ọ bụ ihe ntụrụndụ ime ndị mmadụ obi añụrị, ya bụ na ọ bụrụ na ị naghị eme onye ọbụla obi ụtọ maọbụ hụ na ị na-eme ka ọnụ ọgụ ndị na-akwado gị na okpuru gasị na-eto eto, ị gaghị aga ebe ọbụla.
- MKPARỊTAỤKA DỊ N'ETITI ALLISYN NA DYLAN SNY (September 16, 2020)
Njikọ Mpụga
[dezie]- Allison Ashley Arm na Wikikwuotu bekee
- Allison Ashley Arm na Wikipidia Igbo
