Allie Beth Stuckey
Ọdịdị
Allie Beth Stuckey
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| aha enyere | Allie, Beth |
| aha ezinụlọ ya | Stuckey |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Febụwarị 1992 |
| Ebe ọmụmụ | Dallas |
| Ńnà | Ron Simmons |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| ọrụ ọ na-arụ | political pundit, onye na-emeputa ihe onyoyo, onye mgbasa ozii |
| ebe agụmakwụkwọ | Furman University |
| oge ọrụ ya (mmalite) | 2016 |
| webụsaịtị | https://www.alliebethstuckey.com/ |
| has written for | Townhall |
Allie Beth Stuckey (Febụwarị 18, 1992) bụ onye nnabata pọdkastị nke mba Amerika, ọkà okwu, onye ode akwụkwọ na onye na-akọwa mgbanwe.
Okwu Ndị O kwuru
[dezie]- Ndị okpukperechi nwere ike inwe nghọtahie ziri ezi na amụma na-ahapụghị ụkpụrụ ha. Ha nwere ike n'eziokwu hapụ ikwenye na ịtụ ụtụ isi, mbata na ọpụpụ, egbe, ọdịmma na ahụike, ma nọgidekwarị n'okpuru otu ọkọlọtọ nke okwukwe ha. Ebe ọ bụ na Chineke karịrị òtù ndọrọ ndọrọ ọchịchị gasị, nke méré na ọ bụghị ma “onye na-achọghị mgbanwe” ma ọ bụ “onye chọrọ ọganihu,” e nwere ohere maka arụmụka n’etiti ndị okpukpe nwere echiche maọbu nkwenye ndọrọ ndọrọ ọchịchị dị iche iche.
Njikọ Mpụga
[dezie]- Alie Beth Stuckey na Wikikwuotu bekee
- Allie Beth Stuckey na Wikipidia Igbo
