Alicia Witt

O sị Wikiquote
Alicia Witt
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereAlicia, Roanne Dezie
aha ezinụlọ yaWitt Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Ọgọọst 1975 Dezie
Ebe ọmụmụWorcester Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ebe agụmakwụkwọBoston University, Boston University College of Fine Arts Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1984 Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ Ọbara ọbara Dezie
ngwa egwuPiano, olu egwụ Dezie
webụsaịtịhttp://www.aliciawittmusic.com Dezie

Alicia Roanne Witt (amụrụ n'abalị iri abụo na otu n'ọnwa Ọgọst afọ 1975) bụ onye mmepụta ihe nkiri nke mba Amerika, onye na-ede egwu, na-agụ egwú, onye edemede na onye ntụzi.

Okwu Ndị O kwuru[dezie]

  • Ọ naghị adị m ka m apụrụiche… Enwere m nnọọ ike ma hụ n'anya imụta ihe.
  • Ọ na-amasị m ịkpa agwa na ihe nkiri ọbụla m so eme nke na-enye m ohere inyocha ya ma kuziekwara ndị na-ege ntị ihe ha na- amabughị, ma gosi ha njem ha na-esonye na… ma ọ bụ bụrụ ndị akwalitere mmụọ ha, ma ọ bụ bugharịa ya
  • Ihe niile dịịrị mma, ọ bụrụhaala na m nwere ike ịrọ nrọ.' Ọ dị ịtụnanya, n'ezie, ọdịiche dị n'etiti ịrọ nrọ na enweghị nrọ ọ bụla fọdụrụ nwere ike ịbịa na mmezu. Ọ bụ ihe dị iche dị n'etiti ịdị ndụ na ịnwụ anwụ.

Njikọ Mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: