Alice Rwema
Ọdịdị
Alice Rwema bụ onye ọka iwu na onye ọrụ obodo na Rwanda, kemgbe August 2014. Ọ bụ osote onye isi oche nke Board of Directors na Rwanda Energy Group (REG).
Okwu Okwuru
[dezie]- Anyị anaghị aga n'ihu dịka achọrọ.
- Alice Rwama kwuru (The New Times Rwanda, Septemba 8, 2023)