Albert Einstein
Ọdịdị
Albert Einstein (Önwa àtọ 14 1879 – Önwa ànọ 18 1955) bu mgbe mbu ónyé agnostik nke Ju shí Jemani-Switsaland-Ostria-Amerika nke bu fisisit. Ọ bu onye mádụ màrìrì máká onye sientist kárírí mkpa na ụwa. Ha ma ya kama maka Special and General Theories of Relativity nke ya, mànà ọ mekwara ihe ọzọ na fisiks. Ọ mere ka ọ bụrụ onye ha mara áhạ maka nkọwa ìlè fotoeletrik (nke ȯ gbàrìrì Ònyìnyè Nobel).
Nke nwere nkwadọ
[dezie]Nke a masịghị
[dezie]Nwa òkóró
[dezie]- Nwoke óbì añurí nwerecha áfȯ juru maka mgbe ubwa mere kọ ona èlé na ọdinaíhú.
- "My Future Plans" edemede ó dere mgbe ọ di 17 màkà akwukwọ ó lèrè na úlọ nkwuzi (Önwa itoolu 18 1896) The Collected Papers of Albert Einstein Vol. 1 (1987) Doc. 22