Jump to content

Akite Agnes

O sị Wikiquote
Agnes in 2015

Akite Agnes A mụrụ ya na 19 Maachị 1983 ọ bụ onye na- eme ihe ọchi nke Uganda, onye omere, MC, na onye enyemaka. A maara ya nke ọma maka ọrụ ya dị ka Arach na usoro The Hostel.

Okwu ndị Okwụrụ[dezie]

Agnes Akite aka Arach na ndị Uganda na-akpa ọchị (2018)

Nantaba, Agnes. "Agnes Akite aka Arach on funny Ugandans". The Independent. 22 Ọgọst 2018.</obere>.
  • Ọ na-atọ ọchị ka ndị mmadụ si eche na anyị pụtaraa na ọgbọ anyị awulibe elu, Kuba aka mana ha amaghị na- anyị na-etinye ọtụtụ oge na-Ịkwadebe maka ihe ngosi dị mma.
  • A kam na-atụ ụjọ mgbe ụfọdụ n'ihi na m maghị ụdị ma ọ bụ nha mmadụ ndị aga-atụ anya ha ma ọ bụ ọbụna otú ha ga-esi nabata mụ n'ihi na nabata na -adị karị iche iche.
  • Site na akụkọ ya nke ọ na-akọ na ihu siri ike, onye ọ bụla n'ime ezinụlọ na-agba ara n'ụzọ nke aka ya, Anyị niile bụ ndị na-atọ ọchị site na okike n'ihi na anyị ji ihe nile ekpori ndụ.
  • Di m bụ so na njakịrị m, etinyewokwa m ya na ogbo mgbe ụfọdụ; ya mere ọ na-akwado njem m.

Njikọ Mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: