Ajuma Ameh-Otache

O sị Wikiquote

Ajuma Ameh-Otache (1 Disemba 1984 - 10 Nọvemba 2018) ọ bụ onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa. Ọ bụ akụkụ nke otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa na asọmpi Olimpiks Summer nke afọ 2004.

Okwu Okwuru[dezie]

Enweela m ohere ka a zụọ m na mpụga ọbọdọ a. dịka akwụkwọ akụkọ Vanguard si kwuo Ụfọdụ ndị egwuregwu si na mpụga Legọs. Nbanye anyị ghe oghe, ebe ọ bụla an yị hụrụ talent anyị na-ebubata ha, agbanyeghị ebe ị si.