Gaa na ọdịnaya

Aishatu Jibril Dukku

Sitere na Wikiquote

Aishatu Jibril Dukku' (amụrụ n'abalị iri na asatọ nke ọnwa Disemba afọ 1963), bụ onye Naijiria Ọkà mmụta na onye ndọrọndọrọ ọchịchị sitere na steeti Gombe. Ọ bụbu onye isi ụlọ akwụkwọ gọọmentị Federal koleji ụmụ agbọghọ, Bajoga, Gombe Steeti. Ọ rụrụ ọrụ dịka Mịnịsta na-ahụ maka agụmakwụkwọ gọọmentị etiti n'oge onyeisiala Umaru Musa Yar'Adua. Kamgbe ahụ, ọ rụrụ ọrụ dịka onye otu ọgbakọ omebe iwu Naịjirịa ugboro abụọ. Ọ rụrụ ọrụ n’ụlọ omebe iwu nke asatọ na nke iteghete nke ụlọ ndị nnọchi anya Naijiria, na-anọchite anya Dukku na Nafada na mpaghara gọọmenti etiti Steeti Gombe, Naijiria.


Okwu ndị Okwuru

[dezie]
  • Anyị achọghị ịnye ngwọta nke ga-aba uru n’ala anyị.
  • Ịnweghị ike ịnọdụ ala mee nkwubi okwu banyere ndị na-azụ ehi.
  • Anyị aghọwo ndị na-enweghị ndidi nke mere na anyị anaghị ege ibe anyị ntị.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: