Aisha Ochuwa
Ọdịdị
Aisha Ochuwa
[dezie]Amuru ya na onwa 22 Eprel , n'afọ 1994) bu onye okaiwu na onye oma ahia na Naijiria. Ọ bụkwa onye nchoputa EBAO, ụlọ ọrụ ejiji nke Naijiria hibere na 2017. na Lagos Steeti, Naijiria ma na o sitere na Auchi, Edo Steeti. Ọ gụrụ akwụkwọ praịmarị na sekọndrị na Legọs steeti. Ka oge na-aga, ọ nwetara diploma na Criminology na nzere bachelọ iwu | LL.B na ngalaba nke abụọ nke Upper Division - ha abụọ na Mahadum Babcock | Mahadum Babcock, Naijiria.
Okwu Okwuru
[dezie]- Otu n'ime ihe kacha arụ ọrụ na ndụ bụ ịgha mkpụrụ, ịzụ ya na ikiri ka ọ na-eto eto ka ọ bụrụ osisi mara mma.
Njikọ mpuga
[dezie]Aisha Ochuwana wikipedia Bekee
Aisha Ochuwana wikiquote