Jump to content

Ahmed umar

O sị Wikiquote

Àtụ:Data box Ahmed Umar amuru 10 Febrụwarị 1988) bụ onye Sudan-Norwejian na-ese ihe na onye na-akwado LGBT. Ọ tolitere n'ezinụlọ na-achọghị mgbanwe na Sudan ma mesịa gbaga Norway. Ihe osise ya na-agwakọta ndị Sudan (dịka ọmụmaatụ, Fero ojii nke alaeze Kush ochie) na mmetụta ọdịda anyanwụ. A kọwapụtara ya na akwụkwọ akụkọ 2020 The Art of Sin.

Okwu okwuru[dezie]

  • M kweere na a bụrụ m ọnụ na Allah ga-ata m ahụhụ ebighị ebi,enweghị obi ụtọ, HIV na onwụ dị ka Freddie Mercury, na na m ga-ewetara ezinụlọ m ihere. Achọrọ m ịnwụ nke ukwuu, owu na-ama m nke ukwuu.
  • Enwere otu ndị nwoke na-edina ụdị onwe ha bi na alaeze Kush,na-ama aka ike inwe mmasị nwoke nwere mgbọrọgwụ nke Sudan.
  • Ibi n'efu na mba onye kwuo uche ya ebe a na-eji onye ọ bụla akpọrọ ihe nha anya.

Njikọ mpuga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: