Agnes Chow

O sị Wikiquote
Agnes Chow
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịChina Dezie
aha n'asụsụ obodoAgnes Chow, 周庭 Dezie
Aha enyereAgnes, Ting Dezie
aha ezinụlọ yaZhou, Chow Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Disemba 1996 Dezie
Ebe ọmụmụBritish Hong Kong Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaHong Kong Cantonese, Japanese, Bekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụnwata akwụkwọ, political activist, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye na-emeputa ihe onyoyo Dezie
ụdị ọrụ yainternational relations Dezie
ebe agụmakwụkwọHong Kong Baptist University, Holy Family Canossian School, Holy Family Canossian College Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịDemosistō Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaCatholicism Dezie
Onye òtù nkeScholarism Dezie
Ihe nriteBBC 100 Women Dezie
permanent resident ofHong Kong Dezie

Agnes Chow Ting (amụrụ 3 Disemba 1996) bụ onye na-akwado mmekọrịta mmadụ na ibe ya na Hong Kong, mba China. Ọ bụ onye otu kọmitii guzoro ọtọ nke Demosistō na onye bụbu ọnụ na-ekwuchitere Scholarism. Na mbu Ọ bụbu onye ndoro-ndoro ochichi Pro-democracy na-akwado maka ntuli aka nke Hong Kong Island n'afọ 2018, egbochiri ya ịzọ ọkwa maka nguzo nke pati ya na ịkwado mkpebi onwe onye maka Hong Kong.

  • Mmachibido iwu megide m abụghị nkeonwe, ọ na-eche ọgbọ niile.
** Febụwarị 3, 2018 Enemy of the state?  Agnes Chow, onye gbara afọ 21 nke nwere nchegbu China
*N'ime afọ iri gara aga, anyị na-eme ngagharị iwe n'udo...ma gọọmentị etinyeghị ntị ha n'echiche anyị.
** Jenụwarị 17, 2020 [https://asia.nikkei.com/Spotlight/Hong-Kong-protests/Hong-Kong-s-Agnes-Chow-defies-travel-ban-in-Skype-appeal-to-Japan  Agnes Chow nke Hong Kong gọnarị mmachibido njem na Skype ịrịọ Japan.

Njiko Mpuga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: