Agbani Darego

O sị Wikiquote

Agbani Darego (amụrụ n'abalị iri abụo na abụo nke ọnwa Desemba, afọ 1982)na Lagos bụla n'afọ Naijiria n'eme ihe ngosi nlereanya ahụ ma bụrụ ezenwanyị mma, onye enyere ọkwa Miss World n'afọ 2001. ọ bụ nwa amaala Afrịka mbụ nweterala ọkwa Miss World.

Kwotu[dezie]

  1. Agaghị ma atọ n'ịbụ̀ onye ihe ngosi nlereanya anya mma ọgwụgwụ̀ ndụm niile,achọrọm ị̀bụ̀ onye ọchụ̀nta ego Ihe n'agara nkeoma, achọrọm ịdị mma n'ihe niile.

Nrụtụaka[dezie]

Olamide Jasanya. "Celebrating Agbani Darego". Nigerian Entertainment Today. Archived from the original on January 24, 2016. Retrieved December 26, 2015.