Agathe Habyarimana
Ọdịdị
Agathe Habyarimana
Agathe Habyarimana (amụrụ na Kanziga, n'abalị iri abụo na otu nke ọnwa Jenụwarị afọ 1942 na Karago, Gisenyi prefecture, Western Province, Rwanda), bu nwunye nke onye isi ala Rwanda mbụ bụ Juvénal Habyarimana site n'afọ 1973 rue afọ 1994.
Okwu Ndị O kwuru=
[dezie]- Di m gwara m, sị: ‘Ajụla m ihe ọ bụla gbasara azụmahịa mba
- Agathe Kanziga kwuru nke a n'ajụjụ ọnụ agbara ya (ktpress.rw, April 29, 2017)
- Di m kwuru na ya apụghị ikwe ka ndị Rwanda nile gbara ọsọ ndụ jiri ehi ha nile na ihe há nile ndị ọzọ lọta ozugbo
- Agathe Kanziga kwuru (ktpress.rw, April 29, 2017)
Njikọ Mpụga
[dezie]- Agathe Habyarimana na Wikikwuotu bekee
- Agathe Habyarimana na Wikipidia Igbo