Jump to content

Afro Candy

O sị Wikiquote

Afro Candy

Afro Candy Judith Chichi Okpara, onye amara aha ya bụ Afro Candy, bụ onye omere ihe nkiri Naijiria, onye ntụzịaka, onye na-emepụta ihe, onye na-agụ abụ, onye na-eme ihe nkiri na ihe nkiri gba ọtọ. Ọ bụ onye nchoputa na onye isi oche nke Invisible Twins Productions LLC.


Ọkwụ ndị Ọkwụrụ

[dezie]
  • "Abụ m okenye, enwere m ike ime ihe ọ bụla m chọrọ, ọ dịghịkwa onye na-akwụ ụgwọ m"

[1]

Ebenside

[dezie]