Adrienne Wilkinson
Ọdịdị
Adrienne Wilkinson
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| aha enyere | Adrienne |
| aha ezinụlọ ya | Wilkinson |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Septemba 1977 |
| Ebe ọmụmụ | Memphis |
| Asụsụ obodo | English |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Asụsụ ọ na-ede | English |
| ọrụ ọ na-arụ | omee, omee, omee ihe nkiri |
| oge ọrụ ya (mmalite) | 1996 |
| webụsaịtị | http://www.adriennewilkinson.com/ |
Adrienne Marie Wilkinson(1 Septemba 1977) bụ onye na-emepụta ihe nkiri nke mba Amerika.
Okwu Ndị O kwuru=
[dezie]- Anyị niile nwere ihe ịma aka anyị n'otu n'otu na ngalaba ọbụla, ịma mma dị n'ịrụ ọrụ na ngalaba ịkọakụkọ bụ ị na-akọ ya otu ịchọrọ. Ya mere, dee akụkọ ịchọrọ ịhụ na ihuenyo. Kwadoo akụkọ ndị ịchọrọ ikiri. Lekwasị anya n'ụzọ o si na-arụ ọrụ ma mekwaa ka ndị ọzọ rụkwuo ọrụ. Chọta ọnụ ụzọ ndị ghere oghe nye gị, ma gbaa ha ka ha meghee saa oghe.
- N'AJỤJỤ ỌNỤ NKE “DREAMCATCHER” STAR ADRIENNE WILKINSON GBARA YA (March 3, 2021)
Njikọ Mpụga
[dezie]- Adrienne Wilkinson na Wikikwuotu bekee
- Adrienne Wilkinson na Wikipidia Igbo
