Adrienne Barbeau
Ọdịdị
Adrienne Barbeau
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
| aha n'asụsụ obodo | Adrienne Jo Barbeau |
| aha enyere | Adrienne, Jo |
| aha ezinụlọ ya | Barbeau |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Jụn 1945 |
| Ebe ọmụmụ | Sacramento |
| Ńnà | Joseph Barbeau |
| Dị/nwunye | Billy Van Zandt |
| nwa | Cody Carpenter |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| ebe agụmakwụkwọ | Foothill College, Del Mar High School |
| oge ọrụ ya (mmalite) | 1972 |
| ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ájá ájá |
| Ụcha ime anya | brown |
| ngwa egwu | olu egwụ |
| Ọrụ ama ama | Grease, Maude, The Fog, Escape from New York |
| webụsaịtị | https://abarbeau.com |
Adrienne Barbeau (amụrụ June 11, 1945) bụ onye na-emepụta ihe nkiri nke mba Amerika.
Okwu Ndị O kwuru
[dezie]- Otú ọ dị, ọ dịghị mfe ịbụ abụ akpọdoro isi n'ala gbadaa n’ebe ikpo okwu dị elu, ara gị na-enweghị agbụ na-akụkwa gị n’agba
- ** {{see akwụkwọ| id=Templeeti:ISBN| title=Onwere ihe ka njọ m nwere ike ime| ikpeazụ=Barbeau| mbụ = Adrienne| ibe=79| afọ=2006| onye nkwusa=Carroll & Gr
- * Abụ m nwanyị dị mkpụmkpụ nke nwere ọmarịcha ahụ na nnukwu ara - nke ahụ abụghị ihe m chere na ọ bụ ya bụ ịdọta akpịrị ụmụ nwoke.
Njikọ Mpụga
[dezie]- Adrienne Barbeau na Wikikwuotu bekee
- Adrienne Barbeau na Wikipidia Igbo
