Adriana Marais

O sị Wikiquote
Adriana Marais
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereAdriana Dezie
aha ezinụlọ yaMarais Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Ọgọọst 1983 Dezie
Ebe ọmụmụQonce Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụbiologist Dezie
ụdị ọrụ yaquantum cryptography Dezie
onye were ọrụSAP Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of KwaZulu-Natal, University of Cape Town Dezie
Ihe nriteInspiring Fifty South Africa, Meiring Naudé Medal Dezie
webụsaịtịhttps://www.adrianamarais.org Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Mathematics Dezie

Adriana Marais (amụrụ August 15, 1983) bụ onye mba South Africa gụrụ Fiziks edereede, onye teknụzụ na onye na-akwadosi ike maka nchọgharị pụọ n'ụwa. Ọ bụ onye nduzi nke Foundation for Space Development Africa, otu nzukọ na-achọ iziga ozi mbụ nke Africa na Ọnwa, site n'ọrụ Africa2Moon Project. Ọ bụ onye malitere Proudly Human, atụmatụ ya bụ ọrụ ime nchọpụta pụọ n'ụwa (Offworld Project), bụ usoro nnwale ebe obibi ọhụrụ dị iche iche na gburugburu ụwa ndị kacha njọ. Maka nyocha ya na biology quantum na mmalite nke ndụ, ọ nwetara ihe nrite gụnyere 2015 L'Oreal-UNESCO International Rising Talent Award.

Okwu Ndị O kwuru[dezie]

Ọ na-adị m ka ọtụtụ n'ime anyị mgbe ụfọdụ anaghị enwe mmepe obi ịhụ ihe ka ukwuu. Ikekwe, n'oge a nke mbawanye ozi, anyị na-adị ahọrọ maọbụ na-enwekwu ahụ iru ala n'ichefu ole anyị ka na-amaghị.


  • Ndụ na Mars ga-abụ akụ dị oke ọnụ ahịa ma dịkwa mfe mmebi. Ekwenyere m na ụkpụrụ ime ezi omume ebe ahụ bụ nke a ga-akọwapụta site n'inwe afọ ojuju miri emi maka ndụ nakwa ihe niile achọrọ iji dobe ya, ekwenyekwara m na omume a ga-agbadata n'ụwa.

Njikọ Mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: