Aditi Govitrikar
Ọdịdị
Aditi Govitrikar
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Ndia |
| Aha ọmụmụ | अदिती गोवित्रीकर |
| aha enyere | Aditi |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Mee 1974, 21 Mee 1976 |
| Ebe ọmụmụ | Panvel |
| nwanne | Arzoo Govitrikar |
| Dị/nwunye | Muffazal Lakdawala |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Hindi |
| ọrụ ọ na-arụ | omee, model, onye asọmpi ịma mma, omee |
| ebe agụmakwụkwọ | Grant Medical College and Sir Jamshedjee Jeejeebhoy Group of Hospitals |
| webụsaịtị | https://aditigovitrikar.com/ |
Aditi Govitrikar (amụrụ 21 Mee 1976) bụ onye na-emepụta ihe nkiri nke mba India, dibia oyibo na onye na-esobu na ndi a na-elere elere.
Okwu Ndị O Kwuru
[dezie]N'ịbụ onye dibịa bekee, ya na ịbụ onye a na-elere elere, amaara m na iri naanị akwụkwọ nri bụ ihe mbụ na ihe kacha mkpa n'ime ka ahụ mmadụ na-akwụ chịm. Ọ bụrụ na ị na-eri anụ ọkụkọ maọbụ anụ ndị ọzọ, ị na-eri nsị, abụba anụ, na abụba nsi (cholesterol). Nri akwụkwọ nri juputara na vitamin na protein niile ịchọrọ ịdị na ọkachamma gị.
- Dịka onye na-akwalite iri naanị akwụkwọ nri, echere m na ọ dị mkpa anyị ịghọta na anyị enweghị ụwa a, anyị na ụmụ anụmanụ na-ebikọ ọnụ, ya mere na anyị kwesịrị inwe ọmịiko n'ahụ onye ọbụla so biri na mbara ụwa a. Anyị kwesịkwara inwe obiọma n'ebe ihe ndị akụrụakụ nọ.
Njikọ Mpụga
[dezie]- Aditi Govitrikar na Wikikwuotu bekee
- Aditi Govitrikar na Wikipidia Igbo

