Adenike Ogunlesi

O sị Wikiquote

[[Adenike Ogunlesi]]

''Adenike Ogunlesi''

Adenike Ogunlesi mụrụ site na nne Scotland na Julai 14th, na afo 1959. O tolitere n'ụlọ a na-alụ karịa otu nwanyị na Ijebu-Ode, Ogun State. Nna ya bụ dọkịta ebe nne ya, Elizabeth Okuboyejo bụ onye ọchụnta ego ejiji.

Nike gụrụ akwụkwọ sekọndrị na Ibadan, Oyo State tupu ọ gawa mahadum Ahmadu Bello, Zaria ịga mụọ iwu. Mgbe ọ nọ n'afọ nke abụọ, ọ kwụsịrị ịga akwụkwọ n'ihi na ọ chọpụtara na Iwu abụghị nke ya ma mesịa soro nne ya na-azụ ahịa obere ịkwa akwa. N'ezie Adenike agaala ụfọdụ nkuzi nkuzi na Lagos Business School