Adele James

O sị Wikiquote
Adele James
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịObodoézè Nà Ofú Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye nhazi ederede Dezie
ebe agụmakwụkwọRichmond-upon-Thames College, University of Bristol Dezie

Adele James bụ onye na-eme ihe nkiri na onye na-ese ihe nkiri nke Britain. Ọ na-akpa àgwà Tina Mollett na usoro ihe nkiri a na-eme na TV, Casualty. N'afọ 2023, James sooro na ndị mere ihe nkiri a na-egosi kwa mgbe na Netflix, bụ Queen Cleopatra.

Okwu Ndi O Kwuru[dezie]

  • Naanị maka ịgwaru gị, agaghị anabata ụdị omume a na akaụntụ m. A ga-egbochi gị n'egbughị oge !!! Ọ bụrụ na ndị mepụtara ihe ngosi ahụ amasịghị gị, elela ihe ngosi ahụ. Maọbụ lee ya ma sonye na echiche obi (ụdị ọkachamara ya) nke dị iche na nke gị. N'ụzọ ọ bụla, ike agwụla m ma na-agwụgide m na-aga!
    • [1] Kpakpando ihe nkiri Cleopatra mere nzaghachi banyere ndọrọndọrọ isiokwu maka agbụrụ n'okwu nke ihọpụta James bụ onye Afrịka ịkpa àgwà Queen Cleopatra VII
  • Ọ bụrụ na ndị mepụtara ihe ngosi ahụ amasịghị gị, elela ihe ngosi ahụ.
    • [2] (19 Eprel 2023).

Njikọ Mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: