Adele (Ọgụ Egwu)
Ọdịdị
Adele
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Obodoézè Nà Ofú |
| aha n'asụsụ obodo | Adele Laurie Blue Adkins MBE |
| Aha ọmụmụ | Adele Laurie Blue Adkins |
| aha enyere | Adele, Laurie, Blue |
| aha ezinụlọ ya | Adkins |
| aha pseudonym | Adele |
| aha mkpirisi | Adele |
| Ndekọ IPA | əˈdɛl |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Mee 1988 |
| Ebe ọmụmụ | Tottenham |
| Dị/nwunye | Simon Konecki |
| nwa | Angelo Adkins |
| Asụsụ obodo | English |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| ọrụ ọ na-arụ | singer-songwriter, onye egwu, recording artist |
| ụdị ọrụ ya | na-ede, Abụ, odee egwu |
| Ọkwá o ji | Onye otu Order nke Alaeze Ukwu Britain |
| ebe agụmakwụkwọ | BRIT School for Performing Arts and Technology |
| Nsokuye nsọpụrụ | MBE |
| oge ọrụ ya (mmalite) | 2006 |
| so na | Glastonbury Festival |
| ụdị olu | mezzo-soprano |
| ngwa egwu | olu egwụ |
| diskografi | Adele discography |
| ihe nkiri | Adele filmography |
| akara ndekọ | XL Recordings, Columbia Records, Sony Music |
| webụsaịtị | https://www.adele.com |
| onye nnọchite anya nwebiisinka | SESAC |
| ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Adele Laurie Blue Adkins, MBE (amụrụ 5 Mee 1988), nke a maara nke ọma dịka Adele, bụ onye na-ede ma na agụkwa egwu Bekee.
Okwu Ndị O Kwuru
[dezie]- Enwere m obi ụtọ na m ga-akwụ ọkara pasentị! Mgbe m na-eji NHS, enweghịzi m ike iji ụgbọ njem ọhaneze ọzọ. Ụgbọ oloko na-anọ ọdụ mgbe niile, ọtụtụ ụlọ akwụkwọ steeti bụ ihe efu, ọ dịịrị m ịnye gị, dịka, nde quid anọ - ị na-achị ọchị? Mgbe m nwetara ụgwọ ụtụ isi n'aka abọm egwu 19 ahụ, adịịrị m njikere ịga zụta égbè ma meghee ma gbawa ya aghara aghara na mberede.
- Ọ na-adị amasị m ịhụ ukwu na ara Lady Gaga. Ọ na-adị amasị m ịhụ ukwu na ara Katy Perry. Ahụrụ m ya n'anya. Mana ihe ahụ abụghị ihe egwu m bụ maka ya. Anaghị m eme egwu m maka anya. Ana m eme egwu maka ntị.
- Adele na Rolling Stone, April 28, 2011.
- Ọbụrụghị m ihe dị oké mkpa na m ga-akwụrụ iche, ohere dịịrị onye ọbụla. Agbanyeghị na m ekepụtabeghị ohere nke m iche, naanị egwú ịhụnanya ka m na-ederịsị
- Dịka esi dee ya na Adele - The Biography (2011), nke Chas Newkey-Burden dere.
Njikọ Mpụga
[dezie]- Adele (the singer) na Wikikwuotu bekee
- Adele(ọgụ egwu) na Wikipidia Igbo
