Adelaide Crapsey
Appearance
Adelaide Crapsey
Adelaide Crapsey (9 Septemba 1878 - 8 Ọktoba 1914) bụụrụ onye na-ede uri nke mba Amerika. N’afọ ndị gachara tupu ọnwụ ya, o dere ọtụtụ amaokwu ndị ọdịdị aha ya dabeere na ya. Mmasị ya na rhythm na mita mere ka ọ mepụta mgbanwe na cinquain (maọbụ quintain), ụdịrị ahịrị ise nke syllable iri abụọ na abụọ nke Japanese haiku na tanka na-emetụta. Cinquain ya nwere mita iambic n'ozuzu ma mejupụta na syllable abụọ n'ahịrị mbụ na nke ikpeazụ, ya na syllable anọ, isii na asatọ n'ime etiti ahịrị nke atọ.
Okwu Ndị O Kwuru
[dezie]- Ihe m chọrọ itinye aka na ntụnye ahụ bụ na ngwa dị mkpa nke ụda ụda olu na nsogbu metrik dị na ọmụmụ nke usoro okwu ụda olu.
- Ọmụmụ n'asụsụ Bekee Alfred Knopf New York 1918.
- Ikuku ochie ochie fere mgbe ogbaaghara di, kedu ihe ha na-agwa osisi di iche iche na-efe kpakakpaka? Ọ bụ ka m bewe akwa?
- "Ifufe abalị"
- Ihe ndị a bụ ihe atọ dị jụụ: Snow na-ada ... oge awa dị tupu chi ọbụbọ... ọnụ otu onye nwụrụ anwụ.
- "Ahịrị atọ"
- Jiri ụda kpọrọ nkụ na-ada nta nta gee ntị, dịka ije ọkpa ndị mmụọ na-agafe agafe, akwukwọ osisi gasi, ntu oyi na-agbaji n'osisi na-ada.
- "Abalị ọnwa Nọvemba"
- Amaghị m aka m ndị a, ma kaosinadị echere m na enwebu otu nwanyị dị ka m nwerebu aka dịka ndị a.
Njikọ Mpụga
[dezie]- Adelaide Crapsey na Wikikwuotu bekee
- Adelaide Crapsey na Wikipidia Igbo