Adejumoke Aderounmu

O sị Wikiquote


Adejumoke Aderounmu[dezie]

Adejumoke Aderounmu bụ nwaafọ Naijiria na-eme ihe nkiri, amụrụ na Abeokuta Ogun State Nigeria, ebe ọ gụrụ akwụkwọ elementrị na sekọndịrị. A maara ya nke ọma maka ịrụ ọrụ dịka Esther na Kelechi na usoro ihe nkiri Nollywood a ma ama Jenifa's Diary.

Ihe Ndị O kwuru[dezie]

  • N'ọgwụgwụ nke ụbọchị ahụ, ọ dị anyị niile mkpa ikwe ka anyị gwọọ anyị kpamkpam site n'ahụmahụ ọgbaghara anyị niile.
  • Onye-àmà nke iju omume nile nke Chineke.

Ebenside[dezie]

https://quotes.ng/authors/aderounmu-adejumoke/2535/