Adejoke Ayoola
Adejoke Ayoola (amụrụ n'abalị iri abụọ n'ọnwa Julaị, afọ 1970) bụ onye Naijiria-American agụmakwụkwọ na onye nyocha nọọsụ na Mahadum Calvin. Ọ gara ụlọ akwụkwọ mahadum Obafemi Awolowo nke dị na Ile-Ife, Osun State ebe o nwetara asambodo Bachelor Of Science in Nursing n'afọ 1991, wee nwetakwa asambodo Master Of Science in Nursing n'afọ 1998. O jewakwara n'obodo Amerịka ebe ọ gụrụ akwụkwọ ma nwetakwa asambodo Ph.D n'ụlọ akwụkwọ mahadum Michigan State University nke dị na East Lansing na Steeti Michigan n'afọ 2007. Adejoke Ayoola eruokwala n'ogo prọfesọ gbasara ndị nne nakwa ụmụ ntakịrị.
Okwu Ndị Okwuru
[dezie]Ọhụụ m bụkwa ma ka ahụmahụ na Ụlọ Akwụkwọ Ahụike ka ọ gbanwee na ma ka ndị ọkachamara ahụike anyị n'ọdịnihu ka ha jikere nke ọma na oku ha na-akpọ ije ozi dị ka ndị na-akwado ndị ọrịa ha. UK-varsity-ahọpụtara-nigerian-dị ka iwu-professor Adekola Adejoke kwuru ma ka nhọpụta ya na UK Varsity: Punch
Otu akụkụ dị mkpa nke ogige HEALTH bụ ndụ.