Jump to content

Adasa Cookey

O sị Wikiquote

Adasa Cookey (amụrụ Adasa Rawlinson Cookeygam) bụ onye ntụzi vidiyo egwu amụrụ na Naịjirịa, onye na-ese ihe nkiri, onye isi azụmaahịa, onye na-ese agba na onye na-eme ihe nkiri. Ọ na-arụ ọrụ ma na-eduzi maka Squareball Media Productions Limited ebe ọ bụkwa onye isi oche nke ụlọ ọrụ ahụ.

Ọkwụ ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • Dị ka onye na-ese ihe, nkwalite bụ isi ihe ịma aka. ọ bụ ọrụ dị oke ọnụ ma ọtụtụ ndị mmadụ nọ ebe ahụ ịdọpụ gị. Onye ọ bụla ị zutere ga-agwa gị na ọ bụ ha kpatara otu nnukwu kpakpando ọganihu.

mpụga njikọ[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: