Gaa na ọdịnaya

Adanna Steinacker

Sitere na Wikiquote
Adanna Steinacker
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha ezinụlọ yaSteinacker Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya2 Maachị 1988 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
ọrụ ọ na-arụphysician, onye na-emeputa ihe onyoyo, digital creator, onye ọchụ̀nta ego Dezie
ebe agụmakwụkwọRoyal College of Surgeons in Ireland, University of East Anglia, Harvard Business School Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie

Adanna Steinacker (née Ohakim, 2 Maachị 1988) bụ dọkịta, onye ọchụnta ego, onye na-ekwu okwu ọha, na onye na-akwadosi ike ma ka ike ụmụ nwanyị. Akara ebumnuche ya bụ "Ụlọ Adanna", ihe okike ọbọdọ na-eme ka ụmụ nwanyị nwee ike, na-emepụta ọdịnaya na-etinye aka. gbụrụ-gbúrụ isiokwu gbasara ahụike, ọdịmma, nkwado, ịbụ nne, na nha an ya, gụnyere Sustainable Development Goals SDG 5 na SDG 3.

Okwu okwuru

[dezie]
  • Anyị anaghị ahụ mgbasa ozi dịka ikpo okwu, kama ọ bụ ihe na-akpali mmetụta ọha na eze. Anyị na-agbanwe echiche anyị, na-ebuli ngwọta obodo, ma na-etinye ahụike ụmụ nwanyị n'uche ọha.


Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: