Adah Isaacs Menken

O sị Wikiquote
Adah Isaacs Menken
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha n'asụsụ obodoAdah Isaacs Menken Dezie
Aha enyereAdah Dezie
aha pseudonymIndigena, Infelicia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Jụn 1835 Dezie
Ebe ọmụmụNew Orleans Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya10 Ọgọọst 1868 Dezie
Ebe ọ nwụrụParis Dezie
Ebe oliliMontparnasse Cemetery Dezie
Dị/nwunyeRobert Henry Newell Dezie
Asụsụ obodoBekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikecopyrights on works have expired Dezie

Adah Isaacs Menken (15 June 1835 - 10 Ọgọst 1868) bụụrụ onye na-emepụta ihe nkiri nke mba Americka, onye na-ese ihe na onye na-ede uri.

Okwu Ndị O Kwuru[dezie]

  • A mụrụ m n’okpukpe ndị Juu, anọgidewokwa na-agbaso ya n’ọrụ m nile rụrụ arụ. Site n'okpukpe ahụ dị ọcha na nke dị mfe, enwetala m nkasi obi na ngọzi kacha ukwuu.

Banyere Ya[dezie]

  • Ọ bụ onye na-ede uri nwere mmetụta nke ukwuu nke, n'ụzọ dị mwute, enweghị ike ide ihe.

Njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: