Ada Udechukwu

O sị Wikiquote

Ada Udechukwu

Udechukwu na-ewere onwe ya dịka onye na-agụ uri ma na-aga n'ihu na-ede akwụkwọ. Akwụkwọ uri ya, Woman,me nke na-egosipụta ọtụtụ àgwà onwe onye. Ada Udechukwu bụ otu n'ime ụmụ nwanyị ole na ole á mà ama na otu Nsukka. A mụrụ ya n'afọ 1960 site n'aka nna Igbo na nne America n'obodo Enugwu dị n'ala Igbo. Udechukwu tolitere na Naijiria ma ewezuga n'oge agha Biafra, mgbe ya na ezinụlọ ya biri na United States ọtụtụ afọ.

Okwu ndi ọkwụrụ[dezie]

  • Eledala anya n'ụbọchị mmalite ọrụ gị ma ọ bụ azụmahịa gị, ọrụ ọ bụla (nke obere ma ọ bụ nnukwu, nke mgbagwoju anya ma ọ bụ nke ụwa) bara uru. Ya mere, ezi ọlu ọ bula nke aka-gi na-chọ ime, mee ya ofụma iji kwado ihe di elu.

Edensibia[dezie]