AKA

O sị Wikiquote

AKA (rapper)[dezie]

Kiernan Jarryd Forbes (amuru 28 Jenuarị 1988), onye amara dika AKA, bu onye egwu South Africa. Amụrụ na zụlitere na Cape Town, Forbes nwetara uru mgbe ọ wepụtachara otu "Victory Lap" nke ewepụtara na album studio mbụ ya, Altar Ego.

Ihe ndi Okwuru[dezie]

  • Inwe ihe onwunwe iji wepụta oge m na-arụ ọrụ na ọba m bụ n'ezie ngọzi. Daalụ Chukwu maka ụbọchị ọzọ mara mma.

Ebenside[dezie]

https://twitter.com/akaworldwide/status/1537003506275688449