Ọdachi ndị na emere onwe ha
Ọdịdị
Ọdachi na-emere onwe ya bụ nnukwu ihe ọjọọ na-esite na usoro okike nke Ụwa; ihe atụ bụ idei mmiri, ajọ ifufe, oké ifufe, mgbawa ugwu, ala ọma jijiji, mbufịt mbufịt, na usoro ala ndị ọzọ. Ọdachi na-emere onwe ya nwere ike ịkpata ọnwụ nke ndụ ma ọ bụ mmebi ihe onwunwe, na-ahapụkwa ụfọdụ mmebi akụ na ụba n'oge ya, ogo ya dabere na nkwụsi ike nke ndị emetụtara, ma ọ bụ ikike mgbake yana kwa na akụrụngwa dị.
Ihe ndị ekwuru maka ya
[dezie]- Naanị onye nzuzu na-eji ụkwụ abụọ anwale omimi mmiri.
- Chinese proverb
- Quoted in To Destroy You Is No Loss: The Odyssey of a Cambodian Family. By Joan D. Criddle and Teeda Butt Mam
- Mbụ, ala ọma jijiji, emesia ọdachi
- Saying among victims. Quoted in "Learn from the Past, Be Involved in the Future" Paul L Doughty. Human Organization. Washington: Winter 2005. Vol. 64, Iss. 4; pg. 303, 13 pgs
- Akụkọ ihe mere eme na-egosi ugboro ugboro
Dika okike si egosi nzuzu nke mmadụ.
- Blue Öyster Cult, "Godzilla", from Spectres (1977)
Njikọ Mpuga
[dezie]- Ọdachi ndị na emere onwe ha na wikikwootu bekee