Jump to content

Akachi Adimora-Ezeigbo

O sị Wikiquote

Akachi Adimora-Ezeigbo

Akachi Adimora Ezeigbo bu onye oe na ala Naijiria nakwa onye nkuzi. Akwukwo ndi odeputerela gunyere Ejije, Abu,obere akuko nakwa akuko umuaka,nakwa ederede ndi ozo gasi nakwa ngalaba nto akuko.

Okwu ndi okwuru[dezie]

.Anaghi akwu otu ebe ekiri mmonwu

.Uwa dika ihe eji ekechi anya kwu otu ebe, i choo ihu ya , igaghi akwu otu ebe

  • Iji ụgbọ elu si na mbara igwe gbuo ndị na-eyi ọha egwu ezughị, anyị ga-aga na isi iyi nke mkpụrụ obi ha na-eme mmehie ma tụọ ha bọmbụ, maa ha ikpe ma mee ha ihere, jiri ike niile nke mkpịsị akwụkwọ anyị, kọmputa anyị, smartphones anyị na ọrụ okike anyị. !
  • Ndị na-ede akwụkwọ anyị ga-aga n'ihu na-akụziri ndị anyị ihe ma na-akwalite ọrụ nke iwu obodo site n'ịmepụta ọrụ nkà dị ike, na-akpali akpali ma na-adịgide adịgide.

Njiko Mpuga[dezie]

Dancing Masks"