Zuwera Ibrahimah
Ọdịdị

Zuwera Mohammed Ibrahimah (amụrụ 27 Julaị 1970) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Ghana. Ọ bụ onye otu National Democratic Congress (NDC). Ọ bụ onye omeiwu nke Salaga South Constituency na Savannah Region nke Ghana. Ọ bụ nwanyị mbụ na mpaghara Salaga a họpụtara dịka onye omeiwu na mba nke anọ.
Okwu okwuru
[dezie]- Ịkwado akụrụngwa agụmakwụkwọ bụ akụkụ nke mkpebi ya ịkwalite ngalaba mmụta na ime obodo. https://www.ghanaweb.com/GhanaHomePage/NewsArchive/Salaga-South-MP-John-Mahama-commission-ultramodern-6-unit-classroom-block-at-Bagabaga-1713884
- N'ụwa niile, ihe karịrị nde ụmụ nwanyị na ụmụ agbọghọ 800 na-ahụ nsọ kwa ụbọchị, n'agbanyeghị nke ahụ, ha chere ihe mgbochi ihu ijikwa oge ịhụ nsọ ha nke ọma. Ọtụtụ mgbe, mkparị ọha na eze na ihe mgbochi nke gbara nsọ nwanyị gburugburu, gbochiri ụmụ nwanyị na ụmụ agbọghọ ịga ọrụ na ụlọ akwụkwọ.
https://www.modernghana.com/news/1084374/salaga-south-lets-banish-stigma-and-taboos.html
- Onyinye a dabara na nkwado maka iwughachi na nhazigharị otu NDC maka ntuli aka 2024. Ya mere, ndị isi ngalaba niile ga-agbasi mbọ ike ma jiri ọgba tum tum mee nke ọma iji weta mmeri nye NDC na ntuli aka na-esote.
https://www.myjoyonline.com/mp-redeems-campaign-pledge-in-donating-brand-new-motorcycles/ https://www.ghanaweb.com/GhanaHomePage/NewsArchive/MP-for-Salaga-South-Constituency-donates-15-motor-bikes-to-Konkomba-ward-1255372
- Njem ahụ adịghị mfe, na nke mbụ nwanyị meriri n'ọkwa primaries. Ọ bụ mmeri maka otu Hajia Zuwera, mmeri maka Salaga south na NDC. Ama m na m na-emeri oche ntuli aka na NDC na ntuli aka izugbe site n'amara Chineke .
https://www.modernghana.com/news/951852/ndcdecides-zuwera-ibrahimah-secures-ndc-ticket.html
- A gbara ndị Ghana nkịtị ajụjụ ọnụ gbasara ihe Ken Ofori Attah mere maka nlebanya mmefu ego etiti afọ na nzuko omeiwu, egwu na-atụkwa ha. Ndị ọchụnta ego nwere nchegbu na ọ nwere ike weta ụtụ isi ọhụrụ nke ghọworo ihe na-adịghị mma na azụmahịa ha. Azụmahịa na-emechi na obodo a.
- Ndị Ghana na-atụ egwu ụtụ isi ọhụrụ nwere ike ibilite na nyocha mmefu ego etiti afọ taa.
- Ọtụtụ ndị Ghana enweghị obi ụtọ maka ntụlebajetị ahụ n'ihi na ọdịnaya ya, n'agbanyeghị na amabeghị ya, nwere ike ịgụnye ụtụ isi ọhụrụ na-achọ ịkwatu ntọala azụmahịa ha.
- Ndị Ghana chọrọ ịtụ vootu gọọmentị ga-enye ha ezigbo ọnọdụ ndụ maka onwe ha na ezinaụlọ ọ bụghị gọọmentị ga-eji nnukwu ụtụ isi wepụrụ ha isi ahịa azụmaahịa ha.
