Zora Kramer Brown
Ọdịdị
Elzora Mae Kramer Brown (amụrụ na Machị 20, 1949 – o nwụrụ na Machị 3, 2013) bụ onye America na-akwado mmata ọrịa kansa ara. Brown rụrụ ọrụ iji melite mmata nke ọrịa kansa ara na obodo Ndị Africa-America. Ọ bụ nwanyị Africa America mbụ jere ozi na National Cancer Advisory Board.
Okwu ndị ọkwụrụ
[dezie]- Ọ na-efu obere karịa ime ntutu isi gị ugboro atọ n'afọ. Ọ bụrụ na ị naghị eme ịwa ahụ, mgbe ahụ ị na-arịọ ka ị nwụọ.
- Ọ bụrụ na ị hụ nsogbu ma ị chọghị ihe ngwọta, ị nweghị ikike ịtamu ntamu,
- E wepụrụ ara m dum na mastectomy radical gbanwere, anaghịkwa m enye nsogbu na ịwa ahụ mmezi,
