Zonke Zanele Majodina
Ọdịdị
Zonke Zanele Majodina (13 n'ọnwa Septemba afọ 1944 - 10 ọnwa Julaị afọ 2024) bụ onye mmụta South Africa, ọkà n'akparamàgwà mmadụ na onye ọrụ ruuru mmadụ.
Okwu ndi okwuru
[dezie]- Ana m ekwu maka usoro ikpe ziri ezi nke ọha mmadụ n'ihi na ọ bụghị naanị ndị na-eme ihe ọjọọ. Ọ bụ ndị a tara ahụhụ, ezinụlọ ha, ndị niile gbara ha gburugburu. Ya mere, okwu a dum nke iweta ikpe ziri ezi nye ndị a tara ahụhụ nwere ọtụtụ akụkụ.
