Zaida Catalán
Ọdịdị
Zaida Catalán
Zaida Catalán (6 October 1980 – 12 Maachị 2017) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Sweden bụ onye so na Green Party na onye ndu [[w:Young Greens of Sweden|Young Greens of Sweden] rụrụ ọrụ n'etiti 2001-2005. A maara ya maka ọrụ ya na mmemme gụnyere ihe gbasara gburugburu ebe obibi, ikike anụmanụ, na ikike mmadụ (gụnyere nkwado nke iwu ịzụrụ mmekọahụ nke Sweden; lee (Ịgba akwụna na Sweden).
Okwu ndị okwuru
[dezie]- Agaghị m ala azụ. Abụ m onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ị nwere ike ịtụkwasị obi.
- "Zaida Catalán: Getting the vote out for a greener Europe", The Local (20 May 2009)
