Gaa na ọdịnaya

Yetunde Onanuga

Sitere na Wikiquote

Yetunde Onanuga (amụrụ 11 Septemba 1960) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria rụrụ ọrụ dịka Osote Gọvanọ Ogun Steeti site na 2015 ruo 2019

Okwu Ndị okwuru

[dezie]
  • Otu n’ime ebumnobi bụ isi nke atụmatụ njikwa mmiri mmiri bụ inye ohere maka ịnakọta data na ụlọ ọrụ dị iche iche nke mmiri mmiri dị na steeti ahụ, ma ndị dị adị ma ọ bụ ndị a ga-egwupụta n’ọdịnihu.
    • Ogun Govt. Launches Groundwater Abstraction Scheme by Oluchi, April 16, 2017.[1]

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: