Wumi Toriola
Ọdịdị
Wumi Toriola Amụrụ na July 11, 1988, na Lagos, Nigeria. A mụrụ onye na-eme ihe nkiri n'ezinụlọ dị mmadụ anọ, nna ya bụ onye na-enye ọzụzụ n'isi, ma nne ya nwụnahụrụ ya mgbe ọ dị obere. Ọ gara ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Lagos na ọ bụ nwa afọ Ogun steeti, steeti dị na South-Western nke Nigeria.
Ihe ndi okwụru
[dezie]- Ị nwere ike ịhụ otú m si ekwu okwu ugbu a, ọ dị ka ànyị na-alụ ọgụ mana otu ahụ ka olu m dị na ọrụ m na-arụ na fim anaghị enyere ọnọdụ ahụ aka ma ọlị n'ihi na ndị mmadụ na-eji ọrụ m na-ekpe ikpe m.
"Anaghị m adọta ntozu okè, abụ m mkpụrụ obi obi ụtọ ahụ na-etobeghị"
Njikọ mpụga
[dezie]Wumi Toriola na Wikiquote Bekee
