Wisdom Budu Ihunwo
Ọdịdị
Wisdom Budu Ihunwo(27 Disemba 1976) bụ onye Anglịkan Naijiria na-eje ozi dị ka bishọp nke Diocese nke Niger Delta North.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Ka m kpọsara unu ndị niile na-akwado igbu mmadụ na Naijiria, achọghị m ịma aha unu ma ọ bụ ọnọdụ unu, ma nụkwa m n’ebe ịchụàjà a: unu agaghị ahapụ onwe unu! N'ihi na ọbara niile ị kwafuru, ị ga-ahụ ihe ga-esi na ya pụta!
