William Shakespeare
Ọdịdị
William Shakespeare (play writer)|William Shakespeare
((a mụrụ ya n'ọnwa Eprel n'afọ 1546-ọ nwụrụ n'ụbọchị iri abụo na atọ n'ọnwa Eprel n'afọ 1616))
bụ onye Bekee na-ede uri, onye na-ede egwuregwu, na onye na-eme ihe nkiri, a na-ewere ya dịka onye edemede kacha mma n'asụsụ Bekee na onye kacha ede ihe nkiri n'ụwa niile.
Okwu ndị o kwuru
[dezie]- A ghaghị ịnara ihe a na-apụghị izere ezere
- Agadi na ntorobịa enweghị ike ibikọ ọnụ:Ntorobịa jupụtara n'ọṅụ, Agadi jupụtara n'ilekọta anya
