Gaa na ọdịnaya

Wesley Momo Johnson

Sitere na Wikiquote

Wesley Momo Johnson (27 Mee 1944 – 9 Julaị 2021) bụ onye Liberia.

Okwu okwuru

[dezie]
  • Ọ bụ Jizọs nwe Liberia n’agbanyeghị ihe ha na-ekwu ma ọ bụ onye na-ekwu ihe, Jizọs nwe Liberia. N’agbanyeghị ihe ndị anyị na-emebu, anyị aghaghị ịgbaghara ma ọ bụrụ na anyị chọrọ inwe udo na-adịgide adịgide. N'agbanyeghị na ọ siri ike ịgbaghara, mana anyị ga-emerịrị ya maka ọdịmma udo na mba anyị. Mba a bụ nke Chineke. Ọchịchị ọ bụla nke na-amaghị Jizọs aghaghị ịda.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: