Wafai Samuel
Ọdịdị
Wofai Samuel (amụrụ ya na onwa 18 Septemba n'afọ 1990) bụ onye isi nkwukọrịta mba ụwa [1] [2] na ụdị mgbasa ozi sitere na Naijiria.[3]
Okwu Okwuru
[dezie]Ụlọ ọrụ azụmahịa nke Naijiria na Amerịka (NACC) ahọpụtala Wofai Samuel bụ onye na-ahụ ma ka mgbasa ozi mba ụwa ka ọ bụrụ onye nduzi nke mgbasa ozi, mmekọrịta gọọmentị na nkwado site n'aka ndị ụlọ ọrụ ahụ. https://businessday.ng/news/article/nacc-appoints-wofai-samuel-as-director-of-communications-government-relations-advocacy/#google_vignette