Gaa na ọdịnaya

Vivian Hunt

Sitere na Wikiquote

Nkọwa ndụ

Vivian Hunt DBE (amụrụ na Julaị 1967) bụ onye isi azụmahịa ma bụrụkwa onye na-akwado ikike nha nha n’ụlọ ọrụ na n’ọha mmadụ. Ọ bụ Chief Innovation Officer n’ụlọ ọrụ 'Optum', nke bụ akụkụ nke UnitedHealth Group, nke edepụtara na nke 5 na Fortune 500, nwere ndị ọrụ karịrị 400,000 na ego mbata ruru ijeri \$370.

Okwu sitere n’ọnụ ya

1. “Ịbụ onye na-echebe gburugburu ebe obibi (‘being green’) dị mma n’oge dị anya maka uru azụmahịa, ma ọ chọrọ idowe ego, nke a ga-ekekọrịta ọnụ.”

  (21 Ọktoba 2020)

2. “Ịdị n’ezughị oke adịghị ekwe omume; ọ bụ ebumnuche na-adịghị atụfu anya,” ka Hunt kwuru. “Ma mmepe bụ ihe a pụrụ iru.”

  (14 Jenụwarị 2022)