Vilma Achieng
Ọdịdị
Vilma Achieng Owino (amuru August 18, 1993) bu onye egwuregwu basketball nke Kenya.
Okwu ndi Okwuru
[dezie]- "Ihe anyị na-elekwasị anya bụ ịsọ mpi karịa ndị bu ụzọ anyị."
The Standard na 6th Eprel 2021 na Afrobasket na Cameroon.
