Victorious Zawedde
Ọdịdị

Victorious Zawedde bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye otu nzuko omeiwu Uganda.A họpụtara ya n'ọfịs dịka onye otu nwanyị ka ọ nọchite anya mpaghara Nakasongola dị na mpaghara Central Uganda n'oge ntuli aka izugbe Uganda 2021.
Okwu ndi okwuru
[dezie]- Ndị Nakasongola enweghị ala na agbaala gọọmentị ume ka ha nweta ego ala iji mee ka ha nwee ala. A na m arịọ gọọmentị ka ha wepụta ntinye aka n'usoro iji lebara okwu a anya.
- Site na Ọktoba 2022 ruo ugbu a, anyị enwetabeghị mmiri ozuzo. Ndị ọrụ ugbo anyị na-aga ebe dị anya; Gọọmenti kwesịrị imeghe ụzọ ndị e si esi enweta mmiri ma bugharịa ihe mgbochi ndị a na mpaghara ndị ọzọ.
