Gaa na ọdịnaya

Victor Osimhen

Sitere na Wikiquote

Victor James Osimhen (amụrụ 29 Disemba 1998) bụ onye egwuregwu bọọlụ Naịjirịa nke na-egwu egwu dị ka onye ọkpọ maka klọb Serie A Napoli na otu mba Nigeria.

Okwu Ndị okwuru

[dezie]
  • Mụ na enyi m ga-aga n'ebe a na-ekpofu ihe ịchọ ha. Anyị ga-ahụ Nike aka ekpe na Adidas nri ma gbalịa ijikọta ihe niile ọnụ. Ebi m n'ógbè dara ogbenye n'ezie na n'okporo ámá anyị, ezinụlọ m bụ otu n'ime ndị kasị daa ogbenye. Mgbe ụfọdụ, onye nwe ụlọ na-abịa inye papa m na ụmụnne m nsogbu maka mgbazinye, m na-agakwa n'akụkụ nkuku bekee na-ekpeku Chineke ekpere ka o nyere m aka.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
Commons
Commons
Wikimedia Commons nwere midia gbásárá: