Valerie Ebe
Ọdịdị
Valerie Maurice Ebe (née Bassey, amuru 26 Maachị 1947), bu onye okaiwu na onye ndọrọndọrọ ọchịchị onye Naijiria bu onye osote onye isi ochichi nke steeti Akwa Ibom.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Ọ bụghị egwuregwu ndọrọ ndọrọ ọchịchị ka ihe ruru unyi; ọ bụ onye ọkpụkpọ nwere ike ịdị unyi
- Valerie's view about politics The Nation
